Wednesday, June 25, 2025

New music: MOBi – HELP

-

New music: MOBi – HELP

Sensational music producer Obed Walter popularly known as Mobidykes releases a song of hope and upliftment on his birthday titled HELP. This song will bless your spirit.

 

Lyrics:

Help
Achosirim gi ike
Achosirim gi ike oh

Elekwaram anya
Anam ele anya gi o!
X2
Daddy, daddy,
Eh oo daddy
Iganu gi ekwe
Ka ihere mee ‘m ooo

Back-ups takes it twice again

Anyi chosiri gi ike
Anyi chosiri gi ike eh

Anyi n’ele anya
Anyi n’ele anya gi

Pre chorus

Ndi n’amagi ihe ha g’eme
Ndi no Na ihemgbu
Nyere nu adighi ike h’akaa oh zanu oo

Response
Bianu bianu bia

Ndi no na ulo mkporo
Nke n’enwegi ihe ha mere
Lekwa ndi amara ikpe onwu oh zanu oo

Response
Bianu bianu bia

Dadi Zanu

Lekwa ndi n’acho nwa, ndi n’akpo gi
Dadi zanu

Lekwa ndi n’acho di, ndi n’acho ezi nwanyi,
Mpa zanu

Lekwa ndi ana emegide
Ha enweghi mmadu ha enweghi ego
Nyere adighi ike, nyere adighi ike

Chorus

Bia… nyere adighi ike, nyere adighi ikem
Nyere adighi Ike’m oh bianu ooo

Bia… nyere adighi, nyere adighi ikem
Nyere adighi Ike’m oh bianu ooo bia

Bridge

Onye ka’m g’akoro nu
Onye ga egere n’olum
Onye ka anyi g’akoro nu
Onye ga egere nuru ooo

Dadi lee nu
Ikosara ya mmadu owere ya na achi nu ochi ochi

Ikosara umu mmadu ewere ya na emikwa nu gi onu onu, onu onu onu nu nu nu nuru nu nu nu

You’re my help you’re my strength yeshua
Inyere adighi ike nke’m aka yeshua
My life you give
My life you are
My strength you are
My peace you are

Adighi ike nyem aka you are
My strength you give
My peace you are

Nyere adighi ike nkem aka

i nyere adighi ikem aka dere de de de
Adighi ike nkem aka yeshua
My life you are
My strength you are

kehinde amure
kehinde amurehttp://www.kehindeamure.com.ng
kehinde amure is a professional blogger, graphic designer, and a business strategists. he has been a source of blessing, to the Gospel industry at Large.

LEAVE A REPLY

Please enter your comment!
Please enter your name here

spot_img

Related Stories